Anyi N'aja Gi Mma
Вставка
- Опубліковано 10 лют 2025
- LYRICS:
Anyị n’aja gị mma
N’ihi na Ị mara mma
N’ihụnanya gị na obioma gị juru m anya
I nweghị mgbanwe
Ọ dịghị onye dị ka gị
Ị bụ alpha na omega
Anyị niile n’aja gị mma
TRANSLATION:
We praise you
Because you’re beautiful
Because your love and grace confounds me
You never change
There is no one like you
You are the Alpha and Omega
We will all praise you.